Jump to content

Valeria Pirone

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Valeria Pirone
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịItaly Dezie
aha n'asụsụ obodoValeria Pirone Dezie
Aha enyereValeria Dezie
aha ezinụlọ yaPirone Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya3 Disemba 1988, 3 Disemba 1998 Dezie
Ebe ọmụmụTorre del Greco Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAsụsụ mba Italy Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2003 Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Valeria Pirone (amụrụ n'ụbọchị nke anọ n'ọnwa Disemba n'afọ 1998) bụ onye Ịtali na-agba bọọlụ nke na-agba bọọlụ dị ka onye nga n'ihu inye goolu nye Parma na ndị otu mba Ịtali. Valeria Pirone (amụrụ n'ụbọchị nke anọ n'ọnwa Disemba n'afọ 1998) bụ onye Ịtali na-agba bọọlụ nke na-agba bọọlụ dị ka onye nga n'ihu inye goolu nye Parma na ndị otu mba Ịtali.

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Pirone gbara egwuregwu bọọlụ nke mbụ ya nye ndị otu mba Ịtali na ọnwa Ọktoba afọ 2011 megide Russia, ma bátá n'egwuregwu dị ka onye nọchiri Daniela Sabatino.[1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]