Valerie Lawson

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Valerie Lawson
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereValerie Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1991 Dezie
Ọrụ ọ na-arụocho mma Dezie
ebe agụmakwụkwọHoly Child High School, Ghana Dezie

Valerie O Lawson (Onye a mụrụ n'abali mbụ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1991), bụ onye Ghana na-ete uri ịchọ mma ka ihu dị saam nke a maara maka ọrụ ya n'ebe agbamakwụkwọ ma n'ebe azụmahịa.[1][2][3] Ọ bụkwa onye nduzi nka nke Ghana maka ụlọ ọrụ ịchọ mma nke America, Maybelline New York na onye guzobere akara ahia, Contours By Valerie Lawson .[4]

Lawson arụọrala Prime Minister nke Norway, Erna Solberg, Second Lady nke Ghana, Samira Bawumia, H.E. Ms. Anne Sophie-Avé French Ambassador na Ghana, Bozoma Saint John, Mastercard Foundation C.E.O, Reeta Roy, Nicole Ari Parker, na Yolanda Cuba ọrụ ite uri ọchụchọ mma.[5][6][7]

Mmalite ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Valerie Lawson N'abalị mbụ n'onwa August , afọ 1991, na Ghana nye onye isi ndị agha, Rtd Colonel Emmanuel Nii Lante Lawson na Onye na-emepụta uwe Mrs. Joan Lawson. Ọ bụ nwa nke abụọ n'ime ụmụ atọ.[8]

Valerie gara ụlọ akwụkwọ ụmụ nwanyị Katọlik, Holy Child Secondary School site n'afọ 2006 ruo afọ 2009 ma n'enwe mmasị Mgbe dum ịme eserese nke ụmụ klas ya.[9] O mechara gaa Mahadum nke Ghana n'afọ 2009 ebe ọ gụrụ Business Administration .

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2014, ọ nwetara ọrụ mbụ ya na Wax print manufacturer, Printex wee malite ọrụ ite uri mma agbamakwụkwọ nye onye nlereanya nọ n'ogbọ.[10]

Ọ rụkwara ọrụ na ọtụtụ ngalaba ejiji nlereanya Ghana nke gụnyere Pistis Ghana, Christie Brown, Mina Evans, Charlotte Prive, Nadrey Laurent, Sarah Christian na Hat Box Company na ọtụtụ mgbasa ozi gbasara ejiji na nchịkọta akụkọ.[11][12]

N'afọ 2016, Valerie na ụlọ ejiji Pistis Ghana na ụlọ ọrụ Let's Be Seated Limited rụkọrọ ọrụ iji mee mgbasa ozi agbamakwụkwọ maka ndị Kraịst na ndị Alakụba ana-alụ ọhụrụ nke ụlọ ọrụ agbamakwụkwọ natara ,tinyere aha onye na-eme atụmatụ agbamakwụkwọ, David Tutera.[13][1][14][15]

Mgbasa ozi a aghọwo ọrụ kwa afọ ma ana ewepụta ya kwa afọ kemgbe mmalite mbụ ya.[16][17]

Nhọpụta Maybelline[dezie | dezie ebe o si]

N'abali asatọ nke ọnwa Machị afọ 2020, a họpụtara Valerie ka ọ bụrụ onye nduzi nka nke Maybelline New York ma bụrụ onye mbụ na-ese osise ịchọ mma nke Ghana na-arụ ọrụ onye nduzi nka na Ghana, nyere Maybelline New York.[18]

Ngalaba ịchọ mma[dezie | dezie ebe o si]

Ms Lawson n'afọ 2017 kwupụtara mmalite nke azụmahịa ịchọ mma ya, akpọrọ CVL Beauty.[19] CVL beauty ewepụtala ọtụtụ ngwá ọrụ mara mma na ngwa gụnyere brọsh emepụtara maka ndị ọkachamara na-ese ihe n'ofe Africa na ụmụ nwanyị isi ojii.[20]

Ihe nrite[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ihe omume Nrite Nsonaazụ
2017 Glitz Africa Style Awards Makeup Artist of the Year Won[21]
2018 Ghana Makeup Awards Best Bridal Makeup Artist Won[22]
2018 Glitz Africa Style Awards Makeup Artist of the Year Won[23]
2019 Ghana Makeup Awards Makeup Artist of the Year Won[24]
2020 Beauty Fest Africa[25] Beauty Makeup Artiste of the Year Won
2021 40 UNDER 40[26] Ụdị Mma na Ụzọ Ndụ Won[27]
2021 Women Choice Awards Makeup Artist of the Year Won[28][29]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Weddings (2017-02-16). BN Bridal Beauty: Ghana's Contours by Valerie Lawson releases Stunning Beauty Campaign for the Christian and Muslim Bride (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2021-09-12.
  2. 10 Ghanaian Beauty Practitioners and Brands Honoured at the Xperience Womanity Awards | Ibukun Nartey (en-US) (21 July 2019). Retrieved on 2021-09-12.
  3. Ghanaian makeup artist becomes first African beauty influencer to partner M.A.C Cosmetics in the UK (en). Face2Face Africa (2021-11-27). Retrieved on 2022-02-10.
  4. Valerie Lawson appointed artistic director of Maybelline Ghana – Glitz Africa Magazine (en-US). Retrieved on 2021-09-12.
  5. Valerie Lawson Is Make-Up Artist Of The Year (en-US). DailyGuide Network (2019-05-14). Retrieved on 2021-09-12.
  6. Watch: Top Ten Celebrity Makeup Artists In Ghana-#AmeyawTVFeatures - Ameyaw Debrah (en-US) (9 April 2019). Retrieved on 2021-09-12.
  7. Ghanaian becomes first African beauty influencer to partner top UK cosmetics firm (en). GhanaWeb (2021-11-27). Archived from the original on 2022-02-10. Retrieved on 2022-02-10.
  8. International Women's Day: Glamour Exclusive with Valerie Lawson (en). www.glamour.co.za. Retrieved on 2022-02-10.
  9. 12 iconic Ghanaian women who went to Holy Child School (en). GhanaWeb (2020-06-28). Retrieved on 2021-09-12.
  10. Our Conversation with Accra-based Makeup Artist Valerie Lawson is Worth Reading (en-US). BellaNaija Weddings (2020-08-15). Retrieved on 2022-02-10.
  11. by (2013-07-13). Fashion Spotlight: Christie Brown Ghana Dure Collection (en-US). Munaluchi Bride. Retrieved on 2021-09-12.
  12. Afolabi. Ghanaian Fashion Label Mina Evans Presents S/S 2015 Collection | Glam Africa (en-GB). Archived from the original on 2021-09-12. Retrieved on 2021-09-12.
  13. B. My Title (en-US). Afroculture.net. Retrieved on 2021-09-12.
  14. Contours by Valerie Lawson's Bridal Beauty Campaign – LoveweddingsNG (en-GB) (23 February 2017). Retrieved on 2021-09-12.
  15. Kay (2018-01-04). Pistis Bridal Collection Culture X Creativity. (en-US). Jozi Gist. Retrieved on 2021-09-12.
  16. Weddings (2018-01-01). BN Bridal Beauty Exclusive: Contours by Valerie Lawson 2018 Campaign is Perfect for the Modern Ghanaian Bride who loves Culture & Style (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2021-09-12.
  17. Ghanaian Fashion Brand Pistis Presents Its CVL Bridal Campaign; Culture X Creativity - Fashion GHANA (en-US) (3 January 2018). Retrieved on 2021-09-12.
  18. Esi Coleman – Bra Perucci Africa. braperucci.africa. Retrieved on 2021-09-12.
  19. Style (2017-06-05). BN Beauty: Makeup Looks for the 2017 Prom Queen by CVL Beauty Studio (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2021-09-12.
  20. Contours' Valerie Lawson creates beauty editorial for Prom 2017 (en). Pulse Ghana (2017-06-08). Retrieved on 2021-09-12.
  21. Online. Samira Bawumia Adjudged Style Icon At Glitz Style Awards. Peacefmonline.com - Ghana news. Retrieved on 2021-09-12.
  22. Sandra Don-Arthur wins top Ghana Makeup Award - MyJoyOnline.com (en-US). www.myjoyonline.com. Retrieved on 2021-09-12.
  23. Glitz Style Awards 2018: Complete list of winners (en). GhanaWeb (2018-09-03). Retrieved on 2021-09-12.
  24. Valerie Lawson Leads 2019 Ghana Make-Up Awards Nominations (en-US). DailyGuide Network (2019-04-10). Retrieved on 2021-09-12.
  25. BEAUTY FEST AFRICA 2020: ESTABLISHING SUSTAINABILITY IN THE BUSINESS OF BEAUTY (en-US). Archived from the original on 2021-09-22. Retrieved on 2021-09-12.
  26. Xodus Communications opens nominations for 2021 Forty under 40 Awards - MyJoyOnline.com (en-US). www.myjoyonline.com. Retrieved on 2021-09-12.
  27. Forty Under 40: Full list of 2021 winners - MyJoyOnline.com (en-US). www.myjoyonline.com (2021-10-11). Retrieved on 2022-02-10.
  28. Asaase Radio's Caroline Sampson wins Media Personality of the Year Award at Women's Choice Awards Africa (en-US). Asaase Radio (2021-11-23). Retrieved on 2021-11-23.
  29. 2021 Women's Choice Awards Africa Slated For October. dailyguidenetwork.com. Retrieved on 2021-11-23.