Vera Perostiyska
Ọdịdị
Vera Perostiyska
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Bulgaria |
| Obodo maka egwuregwu | Bulgaria |
| Aha enyere | Вера |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Mee 1982 |
| Ebe ọmụmụ | Пловдив |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | center |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2000 |
| Oge ọrụ ya (njedebe) | 2017 |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
Vera Perostiyska (Bulgarian: Вера Перостийска) (amụrụ na May 25, 1982) bụ onye bụbu onye na agba bọọlụ bọọlụ na Bulgaria. Ọ bụ otu nime ndị egwuregwu basketball kachasị nwee ọganihu na Plovdiv, Bulgaria. O sonyere na asọmpi iri dị iche iche noge ọrụ ọkachamara ya. Perostiyska bụ onye otu mba Bulgaria ogologo oge, ebe a họpụtara ya ka ọ bụrụ onyeisi ndị otu n'afọ 2012. Ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Florida Mba ụwa nafọ 2004.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Profaịlụ na eurobasket.com