Victor Omagbemi
Ọdịdị
Victor Omagbemi
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Victor |
| Aha ezinụlọ ya | Omagbemi |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Mee 1967 |
| Ńnà | James Omagbemi |
| Dị/nwunye | Mary Onyali-Omagbemi |
| Ọrụ ọ na-arụ | sprinter |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| Ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | sprinting |
| So na | 1991 World Championships in Athletics, 1993 World Championships in Athletics, 1992 African Championships in Athletics |
Victor Omagbemi (amuru ya 22 Mee 1967) bu onye oso oso Naijiria lara ezumike nka. O meriri ma 100 na 200 mita na asọmpi Africa nke 1992 .
Omagbemi gbara nke anọ ọsọ 4 x 100 mita relay na asọmpi mba ụwa nke 1991 ya na ndị otu egwuregwu George Ogbeide, Olapade Adeniken na Davidson Ezinwa .
Ọ lụrụ Mary Onyali-Omagbemi .
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Victor Omagbemi at World Athletics
Templeeti:Footer African Champions men's 100 metres Templeeti:Footer African Champions men's 200 metres