Victoria Adukwei Bulley
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Ghana |
| Aha enyere | Victoria |
| Aha ezinụlọ ya | Bulley |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1991 |
| Ebe ọmụmụ | Essex |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | odee uri, author |
| Ebe agụmakwụkwọ | Royal Holloway and Bedford New College |
| Ihe nrite | Eric Gregory Award, John Pollard Foundation International Poetry Prize |
Victoria Adukwei Bulley bụ onye Ghana na-ede uri a mụrụ na obodo Britain.[1]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Bulley bụ onye obodo Ghana, amụrụ ma zụlite ya na Essex, dị naEngland. N'afọ 2019, e nyere ya agụmakwụkwọ na akwughi ugwo Techne maka ọrụ dọkịta na Royal Holloway, Mahadum nke London.[2][1]
Ide ihe
[dezie | dezie ebe o si]Ndị mbiputa akwụkwọ ana kpo Akashic Books bipụtara akwụkwọ mbụ ya bu Girl B nke etinye kwaara na nchikota ndị agburu-ọhuru na-ede uri nke Afrịka: A Chapbook Box Set (ISBN 9781617755408) Karen McCarthy Woolf kporo ya 'mpụta mbụ na-achọgharị, na-eche echiche na nke na-atọ ụtọ nwayọ [3][4]
O mepụtara ọrụ Mother Tongues intergenerational, ebe ndị na-ede uri na nne ha na-arụkọ ọrụ iji sụgharịa uri ha n'asụsụ nne ha.[5][6]
Nkwado
[dezie | dezie ebe o si]Bulley meriri Eric Gregory Award nke afọ 2018.[7]
E depụtara Quiet maka 2022 T. S. Eliot Prize ma merie Folio Prize maka uri nke afọ.[8][9]
Akwụkwọ ndị a họọrọ
[dezie | dezie ebe o si]- Bulley (2022). Quiet. Faber. ISBN 9780571370337.
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 Victoria Adukwei Bulley. Poetry Archive. Retrieved on 6 February 2023.
- ↑ Techne AHRC Doctoral Training Partnership. www.techne.ac.uk. Archived from the original on 6 February 2023. Retrieved on 6 February 2023.
- ↑ New-Generation African Poets: A Chapbook Box Set (Nne). Akashic Books. Retrieved on 6 February 2023.
- ↑ Girl B – African Poetry Book Fund. africanpoetrybf.unl.edu. Archived from the original on 6 February 2023. Retrieved on 6 February 2023.
- ↑ Bulley (Autumn 2017). "Report: Seven Thousand Songs". The Poetry Review 107 (3). Retrieved on 6 February 2023.
- ↑ Mother Tongues. Lagos International Poetry Festival (20 October 2019). Retrieved on 6 February 2023.
- ↑ Eric Gregory Awards: Past winners: 2018. The Society of Authors (8 May 2020). Archived from the original on 14 April 2024. Retrieved on 6 February 2023.
- ↑ Shaffi. "TS Eliot prize announces a 'shapeshifting' shortlist", The Guardian, 13 October 2022. Retrieved on 6 February 2023.
- ↑ De Kretser wins 2023 Folio Prize. Books+Publishing (2023-03-28). Retrieved on 2023-03-28.