Victoria Agbodobiri

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Victoria Agbodobiri
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereVictoria Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụjudoka Dezie
ụdị egwuregwujudo Dezie

Victoria Agbodobiri (onye Edo Steeti) bụ onye Naịjiria na-eme ihe egwuregwu judoka onye na-asompi na katigori ụmụ nwanyị. O ritere ọla nchara na 2011 All-Africa Games, na katigori U52kg. [1]

Ọrụ egwuregwu[dezie | dezie ebe o si]

Victoria sonyere na 2011 All-Africa Games nke e mere na Maputo, Mozambik . N'emume a, o ritere ọla nchara, n'ihe omume ụmụ nwanyị 52kg. [2]

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Victoria Agbodobiri, Judoka, JudoInside. www.judoinside.com. Retrieved on 2020-11-20.
  2. African Games Maputo, Event, JudoInside. www.judoinside.com. Retrieved on 2020-11-20.