Victoria Gowon
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Victoria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Ọgọọst 1946 |
| Ebe ọmụmụ | Zaria |
Victoria Hansatu Gowon (amụrụ ya n'abalị iri abụọ na abụọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1946) bụ onye nọọsụ Naijiria na nwanyị mbụ nke atọ nke Naijiria. Ọ lụrụ General Yakubu Gowon onye bụ onye isi ala Naịjirịa site na 1966 ruo na 1975.[1][2]
Akụkọ ndụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Victoria Hansatu Zakari na Ọgọstụ iri abụo na abụo,b1946 n'aka Malam Walter Bala, onye ọrụ gọọmentị na Lydia Fati Zakari na Zaria.[3][4] Ọ gara ụlọ akwụkwọ praịmarị na sekọndrị na Zaria na Kaduna. Ọ gụsịrị akwụkwọ sekọndrị ya n'afọ 1964.[4] Ọ gara ụlọ akwụkwọ Nọọsụ na University College Hospital, nke do na Ibadan ma ruo eru dị ka onye nọọsụ edebanyere aha na July 1968.[5] Ọ lụrụ Yakubu Gowon n'oge Agha Obodo Naijiria na Eprel iri na iteghete, 1969 na emume e mere na Cathedral Church of Christ, Legos.[3][6]
Ọ pụtara n'ihu ọha n'ihi na Yakubu Gowon jikọtara ọrụ ya na ọrụ mmeme ya.[1]
Ejiji ya dị ka nwanyị mbụ ka akọwara n'ọdi mfe ebe ọ na-eyi uwe ọdịnala mgbe ọbula.[2] [7]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 Okon-Ekong, Nseobong (2010-10-02). "Nigeria: First Ladies - Colourful Brilliance, Gaudy Rays". Thisday. AllAfrica.com. Retrieved 2012-07-26.
- 1 2 "First Ladies of style". Punch Newspapers (in Bekee ndị America). 2017-10-01. Retrieved 2021-07-31.
- 1 2 Obasi, Emeka (2017-10-07). "Of Flora, Victoria and Mariam". Vanguard News (in Bekee ndị America). Retrieved 2021-07-30.
- 1 2 NewAfrican Life (in Bekee). IC Publications. 1990.
- ↑ Admin (2020-11-20). "GOWON,(Dr) Victoria Hansatu". Biographical Legacy and Research Foundation (in Bekee ndị America). Archived from the original on 2021-07-30. Retrieved 2021-07-30.
- ↑ Oluleye, Kehinde (2019-11-08). "Famous, long lasting monogamous MARRIAGES". The Nation (Nigeria) (in Bekee ndị America). Retrieved 2021-07-30.
- ↑ "Nigeria@60: Life & style of First Ladies". Punch Newspapers (in Bekee ndị America). 2020-09-27. Retrieved 2021-07-31.