Victoria Onejeme

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Victoria Onejeme
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereVictoria Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọka iwu Dezie

 

Victoria Uzoamaka Onejeme bụ onye ọka iwu ukwu Naijiria na nwanyị mbụ nọ n'ọkwa ahụ. [1] A kpọrọ ya ka ọ bụrụ ọkàiwu n'afọ 1965, wee bụrụ onye ọka iwu ukwu na steeti Anambra ochie n'afọ 1976.[2] N'afọ 1976, a ṅụrụ ya iyi dị ka Kọmishọna maka Ikpe Ziri Ezi na Anambra Steeti. O mekwara akụkọ ihe mere eme na 1984 mgbe ọ ghọrọ onye ọka ikpe ọsụ ụzọ maka Ụlọikpe Kasị Elu nke Federal, Abuja.[3] Ọ bụ onye Igbo si Awka na Anambra Steeti .[4]

  1. Nigeria Pioneers. Retrieved on March 27, 2017.
  2. Uko. "Nigeria: Celebrating Our Sisters in Law", Daily Independent (Lagos), 2011-05-19. Retrieved on 2017-03-27.
  3. Chioma (2022-03-18). Women's History Month: Y. C. Maikyau Celebrates The First Female AG In Nigeria, Late Justice Ayodele Uzoamaka Onejeme (en). TheNigeriaLawyer. Retrieved on 2022-08-06.
  4. "BREAKING THE YOKE OF PATRIARCHY: NIGERIAN WOMEN IN THE VARIOUS PROFESSIONS, POLITICS AND GOVERNANCE 1914 - 2014, BY SIYAN OYEWESO", Bio Reports, 2014-11-03. Retrieved on 2017-03-27. (in en-US)