Vivian Yusuf

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Vivian Yusuf
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereVivian Dezie
aha ezinụlọ yaYusuf Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Ọgọọst 1983 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụjudoka Dezie
ụdị egwuregwujudo Dezie
so na2008 Summer Olympics Dezie

Vivian Aminu Yusuf (amụrụ ya na ọnwa nke asatọ n’afọ 1983) bụ judoka onye Naijiria onye gbara otu udi ọkara heavyweight[1] O ritere ihe nrite ọla ọcha abụọ n'afọ 2007 All-Africa Games nke Algiers, Algeria. n'afọ 2008 Judo Championship nke Agadir, Morocco, abụọ ndị Houda Miled nke Tunisia meriri n'egwuregwu ikpeazụ. 

Yusuf nọchitere anya naijiria na asọmpi Summer Olimpik nke 2008 na egwuregwu nke XXIX Olympiad na Beijing, China, ebe ọ zọrọ mpi maka klas nke ọkara nke ụmụ nwanyị (78 n'arọ) [2]. Ọ natara a bye maka nke abụọ mbido gburugburu, onye jamani bụ Heide Wollert mechara merie ya. onye nwere ike igbanye akpịrịka akpaka na sekọnd iri atọ na asaa. [3] .

Ebe m si nwete[dezie | dezie ebe o si]

  1. Vivian Yusuf.
  2. "Nigeria's only female judoka for Olympics leaves for overseas training", Xinhua News Agency, 2 June 2008. Retrieved on 11 December 2012.
  3. Women's Half Lightweight (78kg/172 lbs) Preliminaries. NBC Olympics. Retrieved on 11 December 2012.

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]