Vuyiswa Caluza

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Vuyiswa Caluza
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie

Vuyiswa Precious Caluza bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa. Ọ na-eje ozi dị ka onye otu KwaZulu-Natal Legislature kemgbe Mee, na afọ 2019. Caluza bụ onye otu African National Congress na osote onye isi nke pati ahụ.

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

Caluza sonyere na African National Congress Youth League . A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omeiwu KwaZulu-Natal mgbe ntuli aka mpaghara e mere na 8 Mee na afọ 2019. N'abalị iri abụọ na abụọ n'ọnwa Mee afọ 2019, ọ malitere ọrụ dịka onye otu. A họpụtara ya ka ọ bụrụ osote onye isi nke ndị otu kachasị.[1]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. Mavuso. "Former eThekwini mayor James Nxumalo back from political wilderness", IOL, 25 June 2019. Retrieved on 4 September 2020.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]