Waata language
Ọdịdị
| Waata | ||
|---|---|---|
| Spoken in: | Kenya | |
| Region: | Lamu District, Tana River | |
| Total speakers: | Templeeti:Sigfig | |
| Language family: | Tafrusyawit Cushitic Lowland East Oromoid Oromo Southern Oromo? Waata | |
| Language codes | ||
| ISO 639-1: | none | |
| ISO 639-2: | —
| |
| ISO 639-3: | ssn
| |
| Note: This page may contain IPA phonetic symbols in Unicode. | ||
Ndị Waata (Waat, Watha), mà ọ bụ Sanye, bụ ndị na-asụ asụsụ Oromo nkè Kenya ná ndị bụbu ndị na-achụ nta na ndị na-achịkọta ihe. Há ná Dahalo dị nso na-ekerịta áhà Sanye.
Asụsụ Waata dị ugbu a nwere ike ịbụ olumba Orma mà ọ bụ Southern Oromo. Otú ọ dị, e nwere ìhè akaebe nà há nwere ike ịpụ n'asụsụ Southern Cushitic, ọtú nkè gụnyere Dahalo.[1]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Martin Walsh, 1992/1993. The Vuna and the Degere: Remnants and Outcasts among the Duruma and Digo of Kenya and Tanzania. Bulletin of the International Committee on Urgent Anthropological and Ethnological Research 34/35: 133–147.