Wairimu Kiambuthi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wairimu Kiambuthi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ebe ọmụmụKenya Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri Dezie

Dr. Wairimu Kiambuthi bụ onye nkuzi na onye nduzi ihe nkiri nke Kenya.

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Kiambuthi na Kenya. N'afọ 1999, o dere akwụkwọ edemede ya na Teachers College, Mahadum Columbia, nke ịsị okwu ya bu: "Increasing Gender Awareness in Northern Kenya Through a Video Curriculum"[1][2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Kiambuthi bụbu onye nkuzi na Theatre Arts na Film Technology na Mahadum Kenyatta na Kenya na onye ndụmọdụ mgbasa ozi na Mahadim Columbia na New York. Kiambuthi gara n'ihu na-eduzi ihe nkiri Africans na African-Americans na United States, ihe ngosi e wepụtara na 2006. Ihe nkiri ahụ bu n'uche ịkwalite nghọta n'etiti ndị Afrịka nọ na United States ma gosipụta ya na African Film Festival na New York.[2][3][4]

Ka ọ na-erule 2016, Kiambuthi bụ onye nkuzi na Bellevue College na Washington.[5]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndị Afrịka na ndị Afrịka America na United States (2006)

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Increasing Gender Awareness in Northern Kenya Through a Video Curriculum. AfricaBib. Retrieved on April 14, 2019.
  2. 2.0 2.1 Wairimu Kiambuthi. Google Scholar. Retrieved on April 14, 2019. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
  3. Wairimu Kiambuthi. African Film Festival, Inc.. Retrieved on April 14, 2019.
  4. Africans and African Americans in the United States. Africine. Retrieved on April 14, 2019.
  5. Wairimu Kiambuthi Payroll Record. OpenPayrolls. Retrieved on April 14, 2019.