Wanglin Lowangdong
Ọdịdị
Wanglin Lowangdong
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Ndia |
| Ebe ọmụmụ | Borduria, Tirap district |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Hindi |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | Member of the Arunachal Pradesh Legislative Assembly |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Indian National Congress |
Wanglin Lowangdong bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India si na steeti Arunachal Pradesh . [1]
A họpụtara Lowangdong site na oche Borduria-Bogapani na ntuli aka ndị omebe iwu Arunachal Pradesh nke 2019, na-eguzo dị ka onye ndoro-ndoro ochichi National Congress nke India.[1] [2] [3] N'ihe gbasara ntozu agụmakwụkwọ, ọ bụ onye gụsịrị akwụkwọ (B.A.).
Amụrụ ya na Nocte Tribe nke Borduria, Arunachal Pradesh ma ugbu a ọ bụkwa onye isi ala nke Nocte Tribe.
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Nzukọ omeiwu nke Arunachal Pradesh
- ↑ CEO Arunachal Pradesh. List of contesting candidates