Warri Township Stadium

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Warri Township Stadium
ama-egwuregwu
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaWarri Dezie
nhazi ọnọdụ5°30′42″N 5°45′23″E Dezie
Map

Ama egwuregwu nke obodo Warri bụ nke dị na okporo ụzọ Cemetry na Warri, Delta Steetị Nigeria. A na eji ama egwuregwu a eme ọtụtụ ihe ma na ejikarị ya ugbu agba egwuregwu bọọlụ, ma bụrụkwa ebe obibi maka Warri Wolves FC . Emere asọmpi ikpeazụ maka bọọlụ ụmụ nwanyị Afrịka nke afọ 2006 na ama egwuregwu Ama nke a nwee ikike ibanye mmadụ puku iri abụọ, n'ebe ha niile ga anọ n'ebe kpuchiri ekpuchi. Emezigharị ya maka iko mba ụwa nke FIFA U-17 nke afọ 2009 .

Ewuru akarangwa ziriezi maka agbama ọsọ na ebe egwuregwu ka osi kwesi ekwesi na ntụzi aka mba ụwa maka nkwadebe nke asọmpi ndị ntorobịa nke Afrịka nke afọ 2013. Ụdị akarangwa nke akpọrọ Timetronics Electronic Distance Measurement system nke etinyere na ama egwuregwu nke a bụ ụdị mbụ a ga ya na obodo Nigeria. [1] [2]

Ntụrụaka[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. Uduaghan Decries Underutilisation of Warri Stadium. ThisDayLive (2013-03-28). Retrieved on 2013-09-14.
  2. 26/03/2013 AYAC 2013: Warri ready for Africa – Uduaghan. CAA (2013-03-26). Retrieved on 2013-09-14.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]