Water House
Ọdịdị
Ụlọ Mmiri bụ otu n'ime ụlọ obibi ole na ole fọdụrụnụ nke na-egosi ụdị ụlọ Brazil na Naịjirịa. Ụlọ ahụ dị n'okporo ámá Kakawa, n'etiti obodo Lagos, Lagos Island ma wuo ya na narị afọ nke iri itoolu n'oge oge Lagos. Ọ bụ Candido Da Rocha nwe ya ma biri na ya.[1][2][3][4]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ JAMES BROOKE. "IN NIGERIA, TOUCHES OF BRAZILIAN STYLE", The New York Times, March 26, 1987. Retrieved on November 15, 2017.
- ↑ Abdulfatai Ayobami Ibrahim. "Da Rocha's Water House", The Punch, October 1, 2017. Retrieved on November 15, 2017.
- ↑ Naza Okoli. "Da Rocha: Inside the home of Nigeria's first millionaire", The TRIBUNE, July 1, 2017. Retrieved on November 15, 2017.
- ↑ Niyi Afolabi (2009). Afro-Brazilians: Cultural Production in a Racial Democracy. University Rochester Press. ISBN 978-1-580-4626-24.