Wendy Osefo
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
aha enyere | Wendy |
aha ezinụlọ ya | Osefo |
ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Mee 1984 |
ọrụ ọ na-arụ | academic |
ebe agụmakwụkwọ | Temple University |
Wendy Osefo (onye nke amuru na afo 1984 ka onwa May di n ubochi iri abuo na otu) bu nwa afo Nigerian amuru na mba Amerika. oru ya bu ikowaputa ihe gbasara ndorondoro ochichi obodo n igwe onyonyo. A gbaala ya ajuju onu ma nyekwa ya akuko nulo oru CNN, ABC, Fox News, Fox Business, BBC, HLN, Russian TV, The Washington Post, In Touch Weekly, Business Insider, One America News Network, nakwa onyonyo, wdg .[1] oO so na ndi na enyere ulo The Hill aka, hill bu onyr isi 1954 Equity, nakwa osote Professor at Johns Hopkins University.[2]
ihe maara
[dezie | dezie ebe o si]Na afọ 2017 Osefo so na otu nime umụ nwaanyi iri na abụọ Pan Africa ndi Face to Face na ele anya . Notu afọ ahụ o nwetara Distingushi Awọdụ sitere naka Mahadum John Hopkins. Ọ Nwetakwara oyiyne Awọdụ akpọrọ Diversity Recognition. Osefo so ndi akporọ 2017 40 Under 40 class nakwukwo Baltimore Business Journal.[3] Baltimore Sun kporo Osefo dika otu nime umu nwaanyi iri abuo na ise ana ele anya. O so kwa n umu nwanyi ojii n afo 2018 ndi nke oru ha putara ihe na mgbasa osi nikuku nakwa onyonyo. O obukwa Board Member nke Congressman Elijah Cummings Youth to Israel Program, Children’s Scholarship Fund Baltimore, and The Education Foundation of Baltimore County Schools.
References
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Wendy Osefo, PhD". Retrieved on 1 February 2018.
- ↑ "The 1954 Equity Project, LLC: Meet The CEO". Retrieved on 1 February 2018.
- ↑ "40 Under 40: Wendy Osefo, Johns Hopkins University". Retrieved on 1 February 2018.