Wikari
Wukari bụ ndị ime obodo na Taraba Steeti Naijiria . Isi ụlọ ọrụ dị n'obodo Wukari n'okporo ụzọ A4 . Siga Donga na-esi na mpaghara ahụ na-agafe na osimiri Benue mebere ókè ya na Nasarawa steeti dị na ugwu ihie. Ọ nwèrè mpaghara dị puku anọ, narị atọ na asatọ km abụọ na ọnụ ọgụgụ mmadụ dị puku narị abụọ na iri anọ na otụ, narị ise na iri anọ na isii na ngụkọ nke afọ 2006. [1] Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị isii na iri asaa.[1]
Obodo Wukari
[dezie | dezie ebe o si][2]Obodo a bụ isi obodo Wukari steeti . Ọ bụ ebe obibi ndị Jukun ndịda Afrika, Ndị Jukun. Asụsụ obodo bụ; Jukun Wapan, Jibu, Nyifon wdg, ICHEN na Tiv.
Ihu igwe
[dezie | dezie ebe o si][3] [4] [5]Oge ọkọchị bụ iru mmiri na urukpuru, na-ebute ụmụ na-ekpo ọkụ n'afọ niile, ebe oge mmiri ozuzo na-emegbu ma na-ekpuchi ya, ọ naghị ese n'okpuru irí ise nà ise°F ma ọ bụ ụfọdụ iri iteghete na asatọ° F.
Agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Ụlọ akwụkwọ sekọndrị
[dezie | dezie ebe o si]Obodo a nwere ụlọ akwụkwọ dị ka:
- Mahadum Kwararafa [6]
- Mahadum Federal Wukari
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.
- ↑ Blench (2019). An Atlas of Nigerian Languages, 4th, Cambridge: Kay Williamson Educational Foundation.
- ↑ Wukari Climate, Weather By Month, Average Temperature (Nigeria) - Weather Spark (en). weatherspark.com. Retrieved on 2023-09-14.
- ↑ Simulated historical climate & weather data for Wukari (en). meteoblue. Retrieved on 2023-09-14.
- ↑ Wukari Annual Weather Averages (en). WorldWeatherOnline.com. Retrieved on 2023-09-14.
- ↑ Private Universities. National Universities Commission. Retrieved on 30 December 2018.