Willis E. Bell

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Willis E. Bell
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereWillis Dezie
aha ezinụlọ yaBell Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1924 Dezie
Ebe ọmụmụNjikota Obodo Amerika Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya30 Septemba 1999 Dezie
Ọrụ ọ na-arụosee foto, onye ọrụ ugbo Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Willis Eugene Bell (1924-1999) bụ onye America-Ghanaian na-ese foto na onye ọrụ ugbo. A mụrụ ya na 1924 na Burma America ma ọ nwụọ na ugbo ya na Baafikrom, nso Mankessim, Ghana, na Septemba 30, 1999.[1][2]

Mbido Ndụ na Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Bell gara ụlọ akwụkwọ Woodstock dị na Himalaya nke India ebe ọ malitere nwebe mmasị na ise foto. Ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Yale ma mesịa biri na Ghana na ngwụcha afọ 1950, ebe o setịpụrụ ụkpụrụ maka foto na foto, edemede na mgbasa ozi.  Mmasị ya gụnyere ihe owuwu na okike.[1]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Bell Photo Archive (en-US). Mmofra Foundation. Archived from the original on 2022-02-26. Retrieved on 2022-02-26.
  2. Working With the Archive (en-US). Mmofra Foundation. Archived from the original on 2022-02-26. Retrieved on 2022-02-26.