Witness to Apartheid

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Witness to Apartheid bụ ihe nkiri America nke 1986 nke Sharon I. Sopher duziri. A họpụtara ya maka onyinye Academy maka Best Documentary Feature.[1] Nke Sopher na Peter Kinoy dere, ihe nkiri a nwetakwara Cine Golden Eagle.  Sopher nwetakwara Emmy Award maka ntụzịaka ya.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. NY Times: Witness to Apartheid. The New York Times (2010). Archived from the original on November 5, 2010. Retrieved on November 17, 2008.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]