Woji

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Woji bụ obodo dị na Obio-Akpor Local Government Area na Rivers State, Nigeria.[1][2]

Obodo Woji gbara elelenwo gburugburu, Artillery, Slaughter, Rumukrushi, wdg.Ụlọ ọrụ, Omahia Mmanụ Ụgbọala, ụka, nnukwu ụlọ ahịa, ụlọ akwụkwọ na ụlọ akụ wdg dị na mpaghara obodo mepere emepe nke Woji, Rivers State.[3]

Obodo woji nwere okporo ámá na ala dị iche iche dị ka Federal Housing Estate Woji wdg.[4][5]

Obodo Woji nwere osimiri aha ya nke a na-akpọ Osimiri Woji.

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Woji Estate Road Walk - Port Harcourt, Rivers State, Nigeria | Pacer (en). www.mypacer.com. Retrieved on 2023-04-29.
  2. Woji in Port-Harcourt - Rivers - CityDir.org. www.citydir.org. Retrieved on 2023-04-29.
  3. The top 10 places near Woji « HEYPLACES.COM.NG (en-NG). heyplaces.com.ng. Retrieved on 2023-04-29.
  4. Woji Estate Road Walk - Port Harcourt, Rivers State, Nigeria | Pacer (en). www.mypacer.com. Retrieved on 2023-04-29.
  5. Road 30, Federal Housing Estate, Woji, Port Harcourt - Port Harcourt - WorldPlaces (en). nigeria.worldplaces.me. Retrieved on 2023-05-12.