Jump to content

Woldemichael

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Woldemichael bụ nwoke e nyere aha onye Etiopia na onye Eritrea. Ọmụmaatụ gụnyere:

  • Woldemichael Abraha, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Eritrea na Minista nke Transport
  • Woldemichael Ghebremariam, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Eritrea na Minista nke Ala, Mmiri, na Gburugburu Ebe Obibi
  • Woldemichael Solomon (1820-1906), Ras (Prince) nke alaeze Medri Bahri na Hamasien
  • Yared Woldemichael (amụrụ n'afọ 1968), onye na-akụ ọkpọ nke Etiopia