Women Consortium of Nigeria

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Women Consortium of Nigeria
Women Consortium of Nigeria
Bisi Olateru Olagbegi

Women Consortium of Nigeria (WOCON) bụ òtù na-enweghị uru nke nwere isi na Lagos Nigeria. Ọ bụ onye isi Olabisi Olateru-Olagbegi guzobere ya na 1993 maka ịkwalite ikike ụmụ nwanyị na ụmụaka na Naịjirịa. WOCON duziri mkpọsa megide ịzụ ahịa ụmụ nwanyị na Naịjirịa na 8 Maachị 1996 mgbe nyocha e mere na mbido afọ ahụ na mmekorita ya na United Nations.[1][2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Reuben. "Bisi Olateru-Olagbegi (1953 – 2015)", Reuben Abati, 3 January 2016. Retrieved on 29 July 2016.
  2. Tribute To Olabisi Olateru-Olagbegi: An Icon Of Women’s Movement