Wushishi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wushishi Post Office - Niger State

Wushishi bụ ọchịchị ime obodo dị na Niger State, mba Naijiria . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Wushishi.

Wushishi dị n'etiti Longitude 9°43'N na Latitude 6°04'E ma nwee mpaghara otú puku, narị asatọ na iri asaá na iteghete km2 ya na ọnụ ọgụgụ mmadụ abụọ na ngụkọ nke afọ 2006.

Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị iteghete na iri abụọ na abụọ [1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Retrieved on 2009-10-20.