Xiomara De Oliver

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Xiomara De Oliver
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKánada Dezie
Aha enyereXiomara Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1967 Dezie
Ebe ọmụmụGrand Forks Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-ahu maka ihe nkiri, drawer, onye ese Dezie
ebe agụmakwụkwọNew York University, California State University, Sacramento Dezie
Ihe nriteJoan Mitchell Foundation Dezie
kọwara na URLhttps://brooklynrail.org/2004/06/artseen/xiomara-de-oliver Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaMuseum of Modern Art, Studio Museum in Harlem Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Xiomara De Oliver (amụrụ n'afọ 1967) bụ ónyé Black na-ese ihe na Canada.[1] A maara ya màkà ihe osise ya, nke na-enyocha nchegbu nke ụmụ nwanyị ojii.[2][3] Ọ bi na Marina del Rey, California.

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Xiomara De Oliver na 1967 na Grand Forks, British Columbia na Canada.[4][5] Ọ gara Mahadum California State, Sacramento, ma gụsịrị akwụkwọ na 1988 na nzèrè na iwu mpụ.[2] N'afọ 1997, De Oliver gụsịrị akwụkwọ na nzèrè na nka studio na nka gbụrụ-gbúrụ ébé óbíbí na Mahadum New York (NYU).[2][4] N'afọ 2006, De Oliver bụ ónyè natara onyinye Joan Mitchell Foundation.[6]

Ihe osise De Oliver na-enyocha ọnọdụ anụ ahụ na ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke ụmụ nwanyị Black na African American.[5][7] Ọ na-ese ihe mgbé mgbè n'ụdị ngosipụta na-enweghị atụ.[8] A na-etinye ọrụ ya na nchịkọta ihe ngosi ọha na eze gụnyere Museum of Modern Art, na Studio Museum na Harlem.[1][9]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Xiomara De Oliver (en). The Museum of Modern Art (MoMA). Retrieved on 2021-08-20.
  2. 2.0 2.1 2.2 De Oliver, Xiomara (fr). Le Delarge -Le dictionnaire des arts plastiques modernes et contemporains. Retrieved on 2021-08-20.
  3. Xiomara De Oliver. 1-54 Contemporary African Art Fair. Archived from the original on 2021-08-20. Retrieved on 2021-08-20.
  4. 4.0 4.1 Kotik (2004). Open House: Working in Brooklyn, Brooklyn Museum of Art (in en), Brooklyn Museum, 5. ISBN 978-0-87273-150-9. 
  5. 5.0 5.1 Peter AERSCHMANN, Xiomara DE OLIVER, Eduardo SARABIA at Anne de Villepoix Paris. Artmap.com. Retrieved on 2021-08-20.
  6. Xiomara De Oliver (en). Joan Mitchell Foundation. Retrieved on 13 September 2021.
  7. Lebeaupin (2021-05-18). Face to Face avec Xiomara De Oliver, Atsoupé, Marielle Plaisir, Uman et Tuli Mekonjo - artsixMic (fr-FR). Retrieved on 2021-08-20.
  8. Kalm (2004-06-01). Xiomara De Oliver: Scarlets in Ghent (en-US). The Brooklyn Rail. Retrieved on 2021-08-20.
  9. Collection (en). The Studio Museum in Harlem (2020-09-10). Retrieved on 2021-08-20.