Yaa Asantewaa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Flora Nwapa
Múrú1840
Besease in Central Ghana
Nwürü1921
Seychelles
OrüNne obodo na Ọkpa ike na agha.

Yaa Asantewaa ({{Onwekwara ike bụrụ na amụrụ ya na 1840 – Ọnwụ: 17 October 1921) bụ nne obodo nke ndi Ejisu-Juaben nke di na obodo ndi Ashanti nke dizi na obodo nke ana akpọ Ghana. Nwa ada nkea na akpa ezigbote ike ka nwanne ya nwoke nke ana akpọ Nana Akwasi Afrane Okpese, Ejisuhene nke ndi Ejisu, nyere ọkwa nke pụrụ iche nke ana akpọ nne obodo. Na afọ otu puku na nari itolu, Asantewaa kwalitere ma buru oche iru na ezigbote ọgba aghara ukwu mere na obodo Ashanti nke ana akpọ Ọgụ nke oche ọla edo‬.[1]

Ihe Nkwalite[dezie | dezie ebe o si]

  1. Appiah, Kwame Anthony, and Henry Louis Gates, Jr. (eds), Africana: The Encyclopedia of the African and African American Experience, p.276.