Yakuur
Ọdịdị
Yakurr bụ ọchịchị ime obodo dị na Cross River Steeti, Naijiria. Isi obodo ya bụ obodo Ugep. Emebere okpuru ọchịchị ime obodo gọọmenti a na ọchịchị ime obodo Obubra n'afọ 1987.
Yakurr nwere mpaghara narị isii na iri asaa km 2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ dị otu puku narị iri iteghete na isii, narị anọ na iri ise na ngụkọ nke afọ 2006. Koodu akara ozi nke mpaghara ahụ bụ narị ise na iri anọ na atọ.[1]
Isi obodo dị n'okpuru ọchịchị ime obodo a bụ: Ugep, Mkpani, Idomi, Ekori, Inyima, Nko, Assiga, Agoi Ibami, Agoi Ekpo, na Agoi Efreke. [2]
Ndị ama ama
[dezie | dezie ebe o si]- Okoi Arikpo, onye minista mbụ na-ahụ maka ihe gbasara mba ofesi na Naịjirịa
- Usani Uguru Usani, onye bụbu minista Niger Delta
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]Templeeti:LGAs and communities of Cross River State
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndị Yako
- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.
- ↑ Yakurr Local Government Area (en-US). Cross River Hub. Archived from the original on 2021-07-14. Retrieved on 2021-07-14.