Yasmin Said
Ọdịdị
Yasmin Said | |
|---|---|
| Born | |
| Occupation | Actress |
| Known for | Maria |
Yasmin Said (/ˈsaɪd/) bụ onye Kenya na-eme ihe nkiri nke natara ihe nrite maka Best Lead Actress in TV Drama na Kalasha Awards n'afọ 2020.[1] A mụrụ Said na 7 Ọktoba 2000 ma zụlite ya na Nairobi. Ruo afọ 2021, ọ bụ onye nnọchi anya Indomie.
Ihe nrite na nhọpụta
[dezie | dezie ebe o si]Said ritere ihe nrite maka Best Lead Actress na TV Drama na Kalasha Awards n'afọ 2020 maka usoro Maria na Citizen Tv.
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]| Afọ | Aha | Ọrụ |
|---|---|---|
| 2019-2021 | Maria | Maria |
| 2020 | Nakulove | Vidio vixen |
Edemsibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Otengo (2020-12-13). Yasmin Said, Rashid Abdalla, Sarah Hassan among big winners at Kalasha Awards (en). Tuko.co.ke - Kenya news.. Retrieved on 2021-03-12.