Yasmine Oudni

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Yasmine Oudni
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịAlgeria Dezie
aha n'asụsụ obodoياسمين أودني Dezie
Aha enyereYasmine Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2 Ọgọọst 1989 Dezie
Ebe ọmụmụTizi Ouzou Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu volleyball Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheoutside hitter Dezie
ụdị egwuregwuvolleyball, beach volleyball Dezie

Yasmine Oudni (amụrụ Ọgọst2, 1989, na Tizi Ouzou, Algeria) bụ onye Algeria na egwu volleyball mba ụwa.

Nkwekọrịta ya na G.S. Petroliers dị na 2014. N'afọ 2012, ndị otu ahụ gara Ijipt iji kwadebe maka asọmpi CAVB Asọmpi ntozu Volleyball ụmụ nwanyị.[1]

Ihe ọmụma klọb[dezie | dezie ebe o si]

  • Klọb dị ugbu a : GSP (nke bụbu MC Algiers)
  • Klọb gara aga : AS DE L'UNION (TOULOUSE)
  • Klọb gara aga : GSP (nke bụbu MC Algiers)
  • Klọb izizi : AC Tizi Ouzou

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

Ebe e si nweta ya[dezie | dezie ebe o si]