Yellow Thing

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

The Yellow Thing bụ ụgbọ mmiri na-ese n'elu mmiri nke nwere okpukpu abụọ (dịka catamaran), nke ndi Greenpeace na-eji eme ihe iji nwalee ihe mkpofu mmiri. Ka ọ na-erule afọ 2006, ebumnuche ya bụ iji ya mee ihe dịka ihe na-adọkpụ maka ihe nlele plastik n'ebe ndị dịka Oké Osimiri Mediterenian ya na North Pacific Gyre. Ọ bụghị nke onwe ya, kama a na-adọkpụ ya site na ụgbọ mmiri (dịka nke 3-2006, a na-eji ya n’ime MV Esperanza). A na-ewerekwa ya dịka ihe kwụsiri ike dịka ụgbọ mmiri.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]