Yewa North
mba/obodo | Naijiria ![]() |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯra Ogun ![]() |
nhazi ọnọdụ | 7°9′0″N 2°55′0″E, 7°8′50″N 2°55′5″E ![]() |
Yewa North (a na-akpọbu Egbado North ) bụ ọchịchị ime obodo dị na ọdịda anyanwụ nke Ogun State, Nigeria na akuku Republic of Benin . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Aiyetoro (ma ọ bụ Ayetoro ) na na ugwu-ọwụwa anyanwụ nke Mpaghara.
O nwere mpaghara nke km² Puku abụọ na iri asatọ na asaa. N'ime Gọọmentị Obodo iri abụọ dị na steeti Ogun, ọ nwere ala kachasị ukwuu nke nwere oke nke hekta narị puku abụọ na narị iri na atọ ma nwee ọnụ ọgụgụ mmadụ narị puku abụọ na iri asatọ na otu na narị asatọ na iri abụo na isii na ọnụ ọgụgụ afọ 2006.
Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ otu narị na iri na otu.[1] Yewa North nwere ngalaba iri na otu ya bụ: Ayetoro Ward I, Ayetoro ward II, Idofi Ward, Sunwa Ward, Ijoun Ward, Eggua Ward, Yuusube Ward, Igbogila/Ibese Ward, Joga-Orile/Ibooro Ward, na Imasai Ward
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.
2. Yewa North Historical Backgrounds Ogun State Biz - Retrieved 2021-02-20