Yibo Koko
Ọdịdị
Yibo Koko
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 2 Febụwarị 1967 |
| Ebe ọmụmụ | Port Harcourt |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, onye na-emeputa ihe nkiiri |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Port Harcourt, University of Oxford, New York Film Academy |
| Nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Yibo Koko | |
|---|---|
| Website | www.rstda.org , www.sekidance.org |
[1] [2]Yibo Koko bụ onye na-eme ihe nkiri Naijiria, onye nduzi nka, onye na-ese ihe na onye na-ebe ihe. [1] Koko kere Seki Dance Drama, na-akọ ndị ndu Rivers steeti site na ịgba egwu. [2] Ọ bụ onye isi oche nke Rivers State Tourism Development Agency [3] [4] na onye na-eme atụmatụ aka na kọmitii nhọrọ Oscar Nigeria
- ↑ Nigerian OSCAR Selection Committee Calls for Entries for 2021 Academy Awards. MarketWatch. Retrieved on September 15, 2020.
- ↑ "Nigeria Oscar Selection Committee Calls for feature film entries". Retrieved on September 15, 2020.