Jump to content

Yombe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Yombe nwere ike ịna-ekwu maka:

  • Ndị Yombe, ọtụtụ ìgwè ndị mmadụ na ndịda yana etiti Africa
    • Yombe maọbụ Kiyombe (ISO 639-3: yom), olumba nke Asụsụ Kongo nke ọdịda anyanwụ Central Africa nke ndị Yombe na-asụ.
    • Olumba nke Asụsụ Tumbuka nke ndị Yombe na-asụ na Zambia
  • Léon Yombe (amụrụ n'afọ 1944), onye na-agba ọsọ na mba Congo

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Kiyombe (disambiguation)
  • Mayombe, mpaghara dị n'ụsọ oké osimiri ọdịda anyanwụ nke Africa
  • Yomba, ugwu na-agbọpụta ọkụ na Papua New Guinea

Àtụ:Disamb