Youdith Imre
Ọdịdị
Youdith Imre
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Ethiopia |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1929 |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Youdith Imre (b. 1929-) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Etiopia. Ọ rụrụ ọrụ dị ka osote minista na-ahụ maka ihe gbasara mba ofesi n'afọ 1966-1971, na osote minisita na-ahụkarị ihe gbasara mba ọzọ n'afọ 1971-1975.[1] Ọ bụ nwanyị mbụ bụ minista na Etiopia. Ọ bụ onye nnọchi anya na Denmark, Sweden, Norway, Finland na Iceland na afọ 1975-1977.