Youssef Mansour
Ọdịdị
Youssef Mansour
ụdịekere | nwoke |
---|---|
aha enyere | Youssef |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1940 |
nwanne | Yasseen Mansour, Mohamed Mansour |
ebe agụmakwụkwọ | North Carolina State University |
Youssef Mansour (a mụrụ n'afọ 1944/1945) bụ onye ọchụnta ego nke Ijipt na onye nwe akụkụ nke Mansour Group.
Mmalite ndụ
[dezie | dezie ebe o si]O nwere ụmụnne nwoke abụọ bụkwa ndị ijeri, Mohamed Mansour na Yasseen Mansour.
Agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]- Master of Business Administration, Mahadum Auburn
- Bachelor of Science in Engineering, North Carolina State University
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Na ọnwa nke atọ, na afọ 2020, Forbes mere atụmatụ na ọnụ ahịa ya ruru US $ 1.9 ijeri.
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Ọ lụrụ di ma nwee ụmụ ise, ma biri na Cairo.
Ndetu
[dezie | dezie ebe o si]