Ysis Sonkeng
Ọdịdị
Ysis Sonkeng
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Kameroon |
| Aha enyere | Ysis |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Septemba 1989 |
| Ebe ọmụmụ | Yaoundé |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | full-back |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Canon Yaoundé, Cameroon women's national association football team |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| So na | 2012 Summer Olympics, 2019 FIFA Women's World Cup |
Ysis Amariele Sonkeng (amụrụ n'abalị̀ iri abụo nke onwa Septemba afọ 1989, Baleveng) bụ onye Cameroon na-agba bọọlụ ụmụ nwanyị, onye na-agba nye otu egwuregwu bọọlụ mba Cameroon na otu Louves Minproff de Yaoundé .[1][2] Ọ na-agba egwuregwu bọọlụ dị ka onye na-akwado onye oche goolu ma na agbachit ndị otu ya ka a hapụ onye goolu na-egwuregwu n'afọ 2012 Summer Olympics.[2][3] A maara ya maka ịgbanye goolu nke onwe na ogbugbu bọọlụ megide ndị mba New Zealand.
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Ysis Sonkeng. London2012.com. Archived from the original on 2012-09-13. Retrieved on 2012-09-22.
- 1 2 Ysis Sonkeng Bio, Stats, and Results (en). Olympics at Sports-Reference.com. Archived from the original on 2020-04-18. Retrieved on 2018-09-05.
- ↑ FIFA.com. FIFA Women's World Cup Canada 2015™ - Players - Ysis-SONKENG - FIFA.com (en-GB). FIFA.com. Archived from the original on June 10, 2015. Retrieved on 2018-09-05.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Ysis Sonkeng – FIFA competition record (archived)