Yuliya Fomenko (runner)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Yuliya Fomenko (runner)
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMpaghara Russia Dezie
Aha enyereYulia Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya30 Ọgọọst 1979 Dezie
Ebe ọmụmụArkhangelsk Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaRussian Dezie
Ọrụ ọ na-arụmiddle-distance runner, asọmpi egwuregwu Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie

Yuliya Nikolaevna Chizhenko-Fomenko (Russian: Юлия Николаевна Чиженко-Фоменко, amụrụ n'abalị iri atọ na ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1979) bụ onye Russia na-agba ọsọ n'etiti etiti nke bụ ọkachamara na mita 1500.

Na 2005 World Championships ọ mechiri na ọkwa ọlaọcha n'azụ Tatyana Tomashova, mana a chụpụrụ ya maka igbochi Maryam Yusuf Jamal nke Bahrain. N'afọ sochirinụ Chizhenko meriri World Indoor Championships tupu ọ bụrụ onye nke abụọ na 2006 European Athletics Championships, ọzọ n'azụ Tomashova.

A họpụtara Fomenko ka ọ nọchite anya Russia na 2008 Summer Olympics, mana kemgbe ahụ ka a machiri ya na asọmupi n'ihi mmebi nke ule doping, yana ndị egwuregwu Russia isii ndị ọzọ, gụnyere Tomashova na Yelena Soboleva.[1][2]

N'abalị iri abụọ na ọnwa Ọktoba n'afọ 2008, a mara ọkwa na Fomenko na ndị egwuregwu Russia isii ndị ọzọ ga-enweta mmachibido iwu doping afọ abụọ maka iji ọgwụ ọjọọ mee ihe.[3]

  1. IAAF Anti-doping investigation leads to provisional suspension of Russian athletes. IAAF.org. 31 July 2008.
  2. Russia hit by doping suspensions. BBC Sport. 31 July 2008.
  3. Seven Russians handed doping bans. BBC Sport. 20 October 2008.