Zọpụta Onwe Anyị

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Zọpụta Onwe Anyị bụ aha otu ndị na-eme ngagharị iwe a haziri iji mee ka a mara mgbanwe ihu igwe zuru ụwa ọnụ. Ha bụ ndị na-ahazi kọntaktị Live Earth n'ọnwa Julaị afọ 2007.

Ọ bụ Kevin Wall guzobere otu ahụ, ma gụnyere dịka ndị mmekọ bụbu osote ónyé isi ala United States Al Gore, Alliance for Climate Protection, MSN na Control Room, ụlọ ọrụ na-emepụta égwu na-emepụta Live Earth.

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Eziokwu Dị Iche
  • Oké Ifufe Katrina
  • Mmetụta maka mgbanwe ihu igwe
  • Nkwekọrịta Kyoto
  • ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke okpomọkụ ụwa

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]