Gaa na ọdịnaya

Zaalouk

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Zaalouk
nrị
Obere ụdị nkeside dish Dezie
Akara alaزعلوك Dezie
Mba/obodoMorocco Dezie
Mba osiMorocco Dezie
Ihe ejị mee yaeggplant, bell pepper, otuboala Dezie
Okpomọkụ nriroom temperature Dezie
Ụdị nriappetizer Dezie
Zaalook

Zaalouk ma ọ bụ Zalouk [1] ( Berber : ⵣⴰⵄⵍⵓⴽ Moroccan Arabic ) bụ salad Moroccan nke eggplant na tomato esiri esi . [2] Mgbe emechara ya, a na-ejikọta eggplant na tomato ma gbanye ya na ngwa nri na galik.

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Acevedo. "Little Morocco wows with pop-up dinner", The Des Moines Register, 23 April 2015. Retrieved on 15 May 2015.
  2. Sampson. "Zaalouk (Moroccan eggplant salad)", Toronto Star, February 27, 2009. Retrieved on 10 May 2015.