Zainab Gimba

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Zainab Gimba
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
Personal details
Political partyAPC

Zainab Gimba bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naịjirịa. A hoputara ya n'ulo omebe iwu Naijiria dika onye ndoro-ndoro ochichi nke otu pati APC na ntuli aka etiti Bama/Ngala/Kala Balge, Borno State . [1] Ọ bụ onye otu ndị omeiwu Commonwealth na-akwado maka nnọchite anya na idobe nha anya nwoke na nwanyị. [2] [3]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Zainab nwere BS.c na Public Administration. Ọ gakwara n'ihu n'agụmakwụkwọ ya wee nweta akara ugo mmụta Master na nchịkwa ọha. O nwere PhD na nchịkwa ọha na nyocha amụma. [2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Oge 2011 ruo 2014, ọ rụrụ ọrụ dị ka Hon. Kọmishọna na-ahụ maka mbelata ịda ogbenye na inye ndị ntorobịa ume na Borno steeti. Ọ rụkwara ọrụ dịka Hon. Commissioner Borno State Universal Basic Education Board site na 2014 ruo 2015. A họpụtara ya ka Hon. Commissioner Ministry of Water Resources Borno State na 2015 wee jee ozi rue 2018.

N'oge ogbako omebe iwu Commonwealth nke 64 (CPC) na Speke Resort Munyonyo, Kampala na 2019, a họpụtara Zainab onye osote onye isi oche nke mpaghara Commonwealth Women Parliamentarian (CWP) Africa. [3]

Ihe nrite[dezie | dezie ebe o si]

  • Asambodo Merit Award nke National Youth Service Corps (NYSC) Yobe steeti na-akwado maka ọmarịcha ọrụ ya na CDS na ọrụ izizi, 2000.
  • Ihe nrite nke onye ndu kacha mma nke ụlọ ọgbakọ Rotary nke Maiduguri, Eprel 2018
  • Award nke kacha mma site n'aka ụmụ akwụkwọ Ngala (NGALSA) maka ọrụ enyemaka ya. Eprel 29, 2018.
  • Ihe nrite nke West Africa Water Expo maka nkwado ya na West Africa WAWE Expo 2018.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Reps raise alarm over plight of IDPs (en-US). Punch Newspapers (2019-07-18). Retrieved on 2022-02-21.
  2. 2.0 2.1 National Assembly | Federal Republic of Nigeria. www.nassnig.org. Retrieved on 7 November 2020."National Assembly | Federal Republic of Nigeria". www.nassnig.org. Retrieved 7 November 2020. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
  3. 3.0 3.1 Nigerian lawmaker elected vice-chairperson Commonwealth Women in Parliament (en-GB) (25 September 2019). Retrieved on 7 November 2020."Nigerian lawmaker elected vice-chairperson Commonwealth Women in Parliament". 25 September 2019. Retrieved 7 November 2020. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":1" defined multiple times with different content

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]