Zainab Lawal Gummi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Zainab Lawal Gummi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Zainab Lawal Gummi bụ kọmishọna na-ahụ maka mmụta na steeti Zamfara nke Naịjirịa. [1] Ọ bụ gọvanọ Bello Matawalle họpụtara ya. [2] [3]

Gummi ekwuola na ya na-akwado ohere agụmakwụkwọ n'efu na nha anya nwoke na nwanyị. [4] O kwukwara na steeti ha na-agba mbọ ịkwụsị ụdị ọ bụla a na- akpa ụmụaka ahu dị ka ịda mba, ịzụ ụmụaka na ọrụ ụmụaka . A ga-akwalite ya site na ntinye aka ndị ọchịchị ọdịnala na ntinye aka nke ndị ọkà mmụta Islam iji nyere aka mmejuputa iwu. [5]

  1. COVID-19: Zamfara government receives 45 "Almajari" deported from Kaduna State (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-05-18). Retrieved on 2020-11-18.
  2. Zamfara commissioners, advisers get portfolios | Premium Times Nigeria (en-GB) (2019-12-11). Retrieved on 2020-11-18.
  3. Nigeria: Zamfara Governor Places Commissioners, Advisers On Three-Month Probation (en). allAfrica.com (2019-12-06). Retrieved on 2020-11-18.
  4. III (2020-03-18). Zamfara commissioner advocates gender equality, free education for women (en-US). Blueprint Newspapers Limited. Retrieved on 2020-11-18.
  5. Zamfara engages traditional, religious leaders to end child abuse, trafficking.