Zakeeya Patel
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | South Africa |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Jenụwarị 1988 |
| Ebe ọmụmụ | Durban |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee ihe nkiri, omee |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Cape Town |
Zakeeya Patel (amụrụ 6 Jenụwarị 1988), bụ onye ome ihe nkiri na onye na- eme nkwupụta ihe ngosi nke South Africa. [1] A maara ya maka ọrụ ya na usoro ihe nkiri a ma ama bụ Isidingo, 7de Laan na High Rollers . [2]
Mmalite Ndụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Patel na Durban, South Africa. Ọ bụ onye India n'akụkụ nna ya na agba anukpa ahu na akụkụ nne ya. [3] Ọ gụsịrị akwụkwọ nweta nzere BA ya na Ụlọ ihe nkiri na ihe gbasara ihe omume na Mahadum Cape Town .
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Na 2005, ọ rụrụ ọrụ 'Samantha Sharma' na soap opera telivishọn bụ Isidingo . Ihe ngosi ahụ mechara bụrụ nke a ma ama. Ka ọ dị ugbu a na 2006, ọ ghọrọ onye mmeri nke agba nke isii nke asọmpi South Africa Dancing with the Stars . Na 2012, ọ pụtara na Ihe nkiri ntochi 'Material ma gosipụta agwa dị ka 'Aisha Kaif'. [4] Mgbe ahụ na 2013, ọ pụtara na show High Rollers . Na 2014, ọ pụtara na ihe omume ogbo Emotional Creature nke o nwetara ohere nrụkọ ọrụ nke ya na onye ama ama America onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye edemede Eve Ensler. [4]
Na 2018, ọ mere ihe nkiri na The Docket Na 2019, ọ pụtara na Netflix usoro mbụ bụ Shadow . N'otu afọ ahụ, ọ rụrụ ọrụ na ihe nkiri mkpali mmụọ Showmax bụThe Girl from St. Agnes . N'ọgwụgwụ 2019, ọ rụrụ ọrụ nkwado na ihe nkiri 3 Days to Go . Na 2020, ọ gosipụtara agwa n'ihe nkiri so n'usoro nke 2012 bụ Material titled as New Material. [5]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Patel lụrụ onye na-ahụ maka akụ na ụba bụ Rob Price na emume mmekọrịta okpukpe dị iche iche na Nọvemba 2017. [5] Ha kwagara Los Angeles, California n'ọnwa Disemba 2019. [6]
Ndepụta Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]| Afọ | Aha | Ọrụ | Ihe ndetu | Ref. |
|---|---|---|---|---|
| 2012 | Material | Aisha Kaif | ||
| 2013 | Nothing for Mahala | Nọọsụ Taz | ||
| 2013 | Previously on Children s Hospital Africa | Nkenke | ||
| 2015 | Die Pro | Jasmine Farat | ||
| 2015 | The Jakes are Missing | Nancy | ||
| 2019 | 3 Days to go | Candice | ||
| 2020 | New Material | |||
Igwe onyonyo
[dezie | dezie ebe o si]| Afọ | Aha | Ọrụ | Ihe ndetu | Ref. |
|---|---|---|---|---|
| 2013 | The Wild | Amita Kahn | ||
| 2013 | High Rollers | Danni Rangila | ||
| 2014 | 7 de Laan | Nwanyi Blog Video | ||
| 2014 | Mzansi Love:Big City Love | Buhle Patel | ||
| 2014 | Skwizas | Lidia | ||
| 2015–16 | Isidingo | Samantha Sharma | ||
| 2017 | Thula's Vine | Kim K | ||
| 2018 | The Docket | Lexie Patel | ||
| 2019 | The Girl from St Agnes | Sharon McMahon | ||
| 2019 | Shadow | Sarah | ||
Nrụtụaka
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Zakeeya Patel". briefly. 2020-11-24. Retrieved 2020-11-24.
{{cite cite web}}:|archive-date=requires|archive-url=(help) - ↑ "SA's Zakeeya Patel on making it big in Hollywood". The South African. 2020-11-24. Retrieved 2020-11-24.
{{cite cite web}}:|archive-date=requires|archive-url=(help) - ↑ "Unfiltered: Zakeeya Patel". 17 June 2019. Archived from the original on 19 September 2021. Retrieved 18 September 2021.
- 1 2 "Zakeeya Patel". Afternoon Express. 2020-11-24. Archived from the original on 2020-10-20. Retrieved 2020-11-24.
- 1 2 "Local actress Zakeeya Patel sets her sights on Hollywood". IOL. 2020-11-24. Retrieved 2020-11-24.
{{cite cite web}}:|archive-date=requires|archive-url=(help) - ↑ "Loving life in LA! Zakeeya Patel chats to us about her life abroad". 2020-11-24. Retrieved 2020-11-24.
{{cite cite web}}:|archive-date=requires|archive-url=(help)