Zala language

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Zala language
asụsụ
obere ụdị nkeOmeto languages Dezie
mba/obodoEthiopia Dezie

Zala bụ otú n'ime asụsụ Ometo dị iche iche ndị Gamo-Gofa Zone nke Ethiopia na asụ. Enwere obere ihe ọmụma banyere ya. Ọ nwere ike ịbụ olumba nke Wolaitta, Gofa, ma ọ bụ asụsụ dị iche na etiti olumba Ometo.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]