Zama Khumalo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Zama Khumalo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie

Zama Adelaide Khumalo (a mụrụ n'afọ 2002) bụ onye South Africa na-agụ egwu. A maara ya nke ọma maka mmeri nke oge nke iri na isii nke South African Idols n'afọ 2020.[1] A mụrụ ya na Witbank, Zama bịanyere aka na nkwekọrịta ndekọ nke Kalawa Jazmee, o wepụtara abọm studio mbụ In The Beginning (2021).[1][2][3]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'oge na-adịghị anya mgbe o meriri asọmpi ahụ, Zama malitere ịrụ ọrụ na abọm studio mbụ ya In The Beginning nke e mechara wepụta n'ọnwa Nọvemba afọ 2021.[4] N'abalị iri na itoolu nke ọnwa Ọktọba , ewepụtara egwu ya "Is'thunzi" dị ka egwu mbụ nke abọm.[5]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Engelbrecht. "Idols SA winner Zama Khumalo: 'This is the biggest achievement of my life' | Channel", Channel, 2021-12-15. Retrieved on 2021-11-18.
  2. Motumi (2021-03-23). Kalawa Jazmee signs all top five finalists from 2020 Idols. Independent Online. Retrieved on 2021-11-19.
  3. Ditlopo (2021-11-19). Zama Khumalo releases her debut album - Midrand Reporter. Midrand Reporter. Retrieved on 2019-11-19.
  4. Seemela (2021-11-12). Former Idols SA winner Zama Khumalo finally drops debut album. Sowetan LIVE. Retrieved on 2021-11-18.
  5. Recky M (October 29, 2021). Idols SA winner Zama Khumalo finally drops first single off long-awaited debut album | Celebs Now. Celebs Now. Archived from the original on November 20, 2021. Retrieved on November 20, 2021.

Àtụ:S-start

Àtụ:Succession box Àtụ:S-end