Zaria Township Stadium

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Zaria Township Stadium
ama-egwuregwu
mba/obodoNaijiria Dezie
nhazi ọnọdụ8°9′21″N 7°38′28″E Dezie
Map

Zaria Township Stadium bụ ámá egwuregwu eji agba ọtụtụ egwuregwu dị na mpaghara Samaru nke Zaria, Nigeria . A na -eji ya ugbu a ọkachasị n'igbaegwuregwu bọọlụ, ọ bụkwa ebe nnọchara nwa oge nkeKaduna United FC.Ama egwuregwu a na-abatacha puku mmadụ iri. 9