Zoë Modiga

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Zoë Modiga
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ Dezie
Zoë Modiga
Birth name Palesa Nomthandazo Phumelele Modiga
Born Overport, Durban, KwaZulu-Natal
Genres Jazz
Occupations singer-songwriter
Instruments vocals
Labels Yelloëwax
Website www.zoemodiga.com

Palesa Nomthandazo Phumelele Modiga, onye a maara dị ka Zoë Modiga bụ onye na-agụ egwu na onye na-ede egwu na South Africa. Modiga nwetara nkwado mbụ dị ka onye so asọmpi na The Voice South Africa 2016.

Abọm studio nke abụọ nke Modiga bụ Inganekwane (2020), bụ nke mbụ n'ụwa niile.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Palesa Nomthandazo Phumelele Modiga na Overport, Durban ma zụlite ya na Pietermaritzburg, KwaZulu-Natal, mmasị egwu ya malitere mgbe ọ dị afọ iri, na-ị̀bụ abụ maka asọmpi egwu mpaghara.[1]

Site n'afọ 2013 ruo 2015, Modiga debanyere aha na College of Music, Mahadum Cape Town na ọmụmụ arụmọrụ Jazz. N'otu afọ ahụ, Modiga meriri South African Music Rights Organisation's (SAMRO) Overseas Scholarships Competition for Jazz.[2] N'afọ sochirinụ, ọ sonyeere na The Voice South Africa' banye na ogo nke asato.[3]

E wepụtara abọm studio mbụ ya bu Yellow: The Novel n'afọ 2017.[3][4] A họpụtara abọm ahụ dị ka Best African Artist Album na Best Jazz Album na South African Music Awards.

N'abalị̀ iri abụọ na isii nke ọnwa June nke afọ 2020, e wepụtara abọm studio nke abụọ ya bụ Inganekwane .[5][6] Abọm ahụ pụtara dị ka nke mbụ n'ụwa niile.[7]

Modiga bụ onye isi nke emume kwa afọ nke Mzansi Fela Festival, nke emere na State Theatre, Guateng na Disemba 2021.[8]

Ndepụta egwu[dezie | dezie ebe o si]

  • Yellow: The Novel (2017)
  • Inganekwane (2020)

Onyinye na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Onyinye Afọ Ihe nrite Nsonaazụ Ref.
AFRIMMA 2021 Best Artiste, Duo ma ọ bụ Group na African Jazz Ahọpụtara [9]

Reference[dezie | dezie ebe o si]

  1. ZOE MODIGA: REPRESENTING THE PRESENT & FUTURE OF SOUTH AFRICAN MUSIC. The Insider South Africa. Retrieved on 2022-06-14.
  2. Zoë Modiga and the sacred art of Yellow - The Mail & Guardian. The Mail & Guardian. Retrieved on 2022-06-14.
  3. 3.0 3.1 Modise (2020-08-03). WATCH: Zoe Modiga opens up about her musical journey and new album 'Inganekwane' – The Citizen. The Citizen. Retrieved on 2022-06-14.
  4. Mkhabela. Zoë Modiga’s South African Jazz Album Is a Happiness Pill for Tough Political Times - OkayAfrica. OkayAfrica. Retrieved on 2022-06-14.
  5. Mukhari (2020-07-10). GLAMOUR EXCLUSIVE: Zoë Modiga talks life, her career and her sophomore album Inganekwane. Glamour. Retrieved on 2022-06-14.
  6. Monaheng (2020-06-15). Zoë Modiga talks life and her new album Inganekwane. Pan African. Retrieved on 2022-06-14.
  7. Shumba (2020-07-10). Zoë Modiga: New album is a love letter to all black people | Music In Africa. Music In Africa. Retrieved on 2022-06-14.
  8. Modise (2021-12-04). Msaki, Amanda Black, Zoë Modiga to headline Mzansi Fela Festival. Independent Online. Retrieved on 2022-06-15.
  9. AFRIMA 2021 Winners List. afrima.org. Archived from the original on 2022-05-21. Retrieved on 2022-06-22.