Zohra Bensalem
Ọdịdị
Zohra Bensalem
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Algeria |
aha n'asụsụ obodo | زهرة بن سالم |
aha enyere | Zohra |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Eprel 1990 |
Ebe ọmụmụ | Béjaïa |
ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu volleyball |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | outside hitter |
ụdị egwuregwu | volleyball |
so na | 2012 Summer Olympics |
Zohra Bensalem (amụrụ n'Eprel 5, 1990, na Béjaïa) bụ onye Algeria na egwu volleyball mba ụwa.[1][2] O sonyere Algeria na 2012 Olimpik oge okpomọkụ.[3]
Ihe ọmụma klọb
[dezie | dezie ebe o si]- Klọb dị ugbu a : GSP (nke bụbu MC Alger)
- Klọb izizi : ASW Bejaia
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ FIVB. FIVB. Retrieved on 2019-03-26.
- ↑ FIVB. FIVB. Retrieved on 2019-03-26.
- ↑ Zohra Bensalem Bio, Stats, and Results (en). Olympics at Sports-Reference.com. Archived from the original on 2020-04-18. Retrieved on 2019-07-14.