Chinwe Obaji

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chinwe Obaji
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereChinwe Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
ụdị ọrụ yalecturer, official Dezie
Ọkwá o jiMinister of Education of Nigeria Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Nigeria Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie

Chinwe Obaji bụ onye Nkụzinke mahadum bụrụkwa onye na-akwado ihe mmụta nke ahọpụtara ibụ onye isi 'Federal Ministry of Education' n'ọnwa isii n'afọ 2005 nke onye sotara ya bụ Obiageli Ezekwesili.[1]

Ndụ ya [dezie | dezie ebe o si]

Amụrụ Chinwe Obaji n' Ezinihitte-Mbaise na Imo State. Site n'afọ 1980, Ọ bụ  onye Nkuzi nke Mahadum nakwa onye nlekọta na Mahadum 'Michael Okpara College of Agriculture, nke di na Umuagwo, Imo State n'ala Nigeria.[2]

Ọkwa Minista ya[dezie | dezie ebe o si]

Chinwe Obaji, dị ka Minista na-ahu maka Mmụta (Minister of Education), gbalịrị iweghachite ngalaba nke Inspektọrate nke Ụlọ Ọrụ Na-ahụ maka Mmụta na Federal. Ọ malitere ọrụ otu-nri kwa ụbọchị na ụfọdụ ụlọ akwụkwọ na mba Naijiria.

Onyere iwu ka Mahadum di iche iche bido inye Ụmụakwụkwọ Ule ana-akpọ 'Post University Matriculation Examination' to candidate students na mgbalị iji ngabiga arụmọrụ nke n'ezigiezi 'Joint Admission and Matriculation Board (JAMB)'. I ji kwadoo Iwu a, onye Isiala President Olusegun Obasanjo kpọkuru ndi ala Naijiria ka ha kwadoo ule 'post-JAMB screening'.[3] N' otú ọ dị, e nwere nghọtaghie banyere Ego ndị Mahadum na-ana maka ule ahụ.[4] Na Nzukọ  'Federal Ministry of Education, National Universities Commission (NUC) nakwa Joint Admission and Matriculation Board' n'onwa Iri n'afọ 2005, ha kwekọritara ka Ego Ule a bụrụ Otu Puku Naira (N1,000).[5] Na-ọziza Ajụjụ na  'House of Representative n'ọnwa iri n'otu n'afọ 2005, Chinwe Obaji  kwụrụ si na Mahadum ọbụla naara karia Otu Puku Naira maka Ule 'post JAMB screening' adaala mba n'iwu a onyere.[6] 'House of Representations mechara kagbuo Iwu a.[7]

N'ọnwa anọ n'afọ 2006, Chinwe Obaji nyere nkọwa zuru ezu maka mmepụta nke usoro agụmakwụkwọ bụ isi iji jide n'aka na nwa ọ bụla nọ na Nigeria nwere ohere inweta agụmakwụkwọ bụ isi. Gọọmentị setịpụrụ usoro ịba mba maka ndị nne na nna na-edeghị ụmụ ha akwụkwọ maka ụlọ akwụkwọ, ma malite ịmaliteghachi 40,000 ndị nkụzi maka ime obodo.[8] O kwuru na usoro nkuzi Universal Basic Education (UBE) bụ iji mee ka ụmụaka nwetakwuo nkuzi di elu, karia nwata nwanyi ".[9]

Ọkwa ya ndi ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

Dr Chinwe Obaji bụkwara Prọfessọ na International Education na Voorhees College nke di na USA site n'afọ 2007.[10]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Rotimi Lawrence Oyekanmi (May 28, 2009). Education: 10 ministers, 10 years of democracy. The Guardian. Retrieved on 2009-10-12.
  2. Ben Duru (July 22, 2006). Kema Chikwe and Imo Government House. Ikeibe.com. Archived from the original on 2013-01-05. Retrieved on 2009-10-13.
  3. Madu Onuorah (January 6, 2006). HND graduates can now rise above Level 14. The Guardian. Retrieved on 2009-10-12.
  4. Odimegwu Onwumere (June 27, 2009). Amaechi & The Open Fraud Called "Post-UME" Test. Modern Ghana News:.+Retrieved on 2009-10-12.
  5. Emmanuel Edukugho (October 27, 2005). As varsities win screening battle, Education minister says it's a unanimous decision. Vanguard. Archived from the original on 2013-02-09. Retrieved on 2009-10-13.
  6. Donald Andoor (November 15, 2005). Post Jamb Test: Fees Beyond N1,000 Illegal - Minister.. This Day. Retrieved on 2009-10-12. Àtụ:Dead link
  7. Atâyi-Babs Ezekiel Opaluwah (February 3, 2006). CHINWE OBAJI'S LEGACY. NigeriaWorld. Retrieved on 2009-10-12.
  8. Universal Basic Education System Altered. Vanguard (April 27, 2006). Retrieved on 2009-10-12.
  9. Sr. Patricia EBEGBULEM (August 2006). People on the Move: MIGRATION AND PROSTITUTION AMONG WOMEN FROM COUNTRIES OF ISLAMIC MAJORITY. Pontifical Council for the Pastoral Care of Migrants and Itinerant People. Archived from the original on 2012-10-20. Retrieved on 2009-10-12.
  10. Efem Nkanga (01/10/2007). Obaji Preaches IT Education in Nigerian Universities. This Day. Archived from the original on 2009-06-07. Retrieved on 2009-10-12.Check date values in: |date= (help)Efem Nkanga (01/10/2007). Obaji Preaches IT Education in Nigerian Universities. This Day. Archived from the original on 2009-06-07. Retrieved on 2009-10-12.