Dambun shinkafa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
dambun shinkafa
nrị
obere ụdị nkedambu Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAsụsụ Hausa Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
ụmụ amaala kaNaijiria Dezie
ebeOwuwa Anyawu Nigerian Dezie
mba osiNaijiria, Ógbè Ebe Ugwu, Naịjirịa Dezie
Ihe ejị mee yaosikapa, broken rice Dezie
cuisineEluàlà Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject Intangible Cultural Heritage Dezie

Dambu bụ nri hausa nke e ji ọka a maara dị ka tsaki ma ọ bụ osikapa, akwụkwọ moringa na carrot mee.[1] E nwere ụdị Dambu dị iche iche, mana ụdị ndị a na-ahụkarị bụ Dambu shinkafa; nke a bụ Dambu e ji osikapa mee.[2][3]

Nkwadebe[dezie | dezie ebe o si]

A na-esi osikapa n'ọkụ nke mere na eji na-egbutu ha n'ime obere iberibe. A na-etinye akwụkwọ Moringa, carrot mgbe nkeji ole na ole gasịrị, a na-etinye ya ose agwakọta ma na-esi ya na ọkụ ruo ihe dị ka nkeji 45. A na-agbakwunye mmanụ a mịrị amị ma na-enye ya.[4]

Ụdị ndị ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

Dambu Masara, Dambu gero na ndị ọzọ bụ ụdị Dambu ndị ọzọ e mere na Hausa.[5]

  • Nri ndị Hausa

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Pate is a traditional porridge type of food that is eaten (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2022-02-17). Archived from the original on 2022-05-31. Retrieved on 2022-06-17.
  2. Easy Dambun Shinkafa Recipe (Steamed Rice CousCous) ~ Dee's Mealz (en-us). www.deesmealz.com (2021-06-21). Archived from the original on 2022-06-17. Retrieved on 2022-06-17.
  3. Dambun Shinkafa, a delicious healthy rice dish from Northern Nigeria -. businessday.ng. Archived from the original on 2022-06-17. Retrieved on 2022-06-17.
  4. Dambun shinkafa Recipe by MUHAMMED AISHA (en). Cookpad. Archived from the original on 2022-06-17. Retrieved on 2022-06-17.
  5. Recipe of Favorite Dambun shinkafa - cookandrecipe.com. cookandrecipe.com. Archived from the original on 2022-06-17. Retrieved on 2022-06-17.