February

Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.

Jump to: navigation, search

Na calender nde Julian ma Gregorian, February bu onwa abuo na afo nile, bu onwa n'eweghi ubochi ruru 30 (iri ato). Mgbe afo bu na oge ana-kpo leap year, February nwere ubochi ruru 29 (iri abuo na iteghete). Oge nile, onwere ubochi ruru 28 (iri abuo na asato).

Na asusu ndị ọzọ