Ivie Okujaye

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ivie Okujaye
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoIvie Okujaye Dezie
Aha ọmụmụIvie Okujaye, Ivie Okujaye Egboh Dezie
Aha enyereIvie Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Mee 1987 Dezie
Ebe ọmụmụKazaure Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, omee, Ọgba egwu, onye na-emeputa ihe nkiiri, onye nhazi ederede Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Abuja, Queen's College, Lagos Dezie
ogo mmụtabachelor's degree Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2010 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ihe nkiriEnakhe, Kamara's Tree, Slow Country, Ọ bụrụ na Abụ m Onye isi ala Dezie
Ọrụ ama amaSlow Country, Make a Move, Kamara's Tree, Ọ bụrụ na Abụ m Onye isi ala Dezie
Ihe nriteAfrica Movie Academy Awards, Africa Movie Academy Awards, Africa Magic Viewers' Choice Awards, 2017 Best of Nollywood Awards Dezie
ahọpụtara makaBest of Nollywood Awards, Zulu African Film Academy Awards, 2017 Best of Nollywood Awards, Africa Magic Viewers' Choice Awards, Africa Movie Academy Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Ivie Okujaye Egboh (amụrụ ya na 16 Mee na afọ 1987) ọ bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri, ọ na-emepụta ihe nkiri, Odee edemede, ọgba egwu, ọgụ egwu na onye na-eme ihe ike.[1][2] N'afọ 2009, Ivie sonyere na asọmpi ihe ngosi TV nke Amstel Malta Box Office (AMBO) ma merie. Mgbe ụfọdụ A na-akpọ ya obere Genevieve n'ihi na ọ yiri onye na-eme ihe nkiri Genevieve Nnaji.[3] E nyere ya ihe nweta a kpọrọ Best Young Actor na bekee na omume 8th Africa Movie Academy Awards .[4][5]

Ndu ya[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ivie Okujaye releases single. modernghana.com. Retrieved on 17 April 2014.
  2. Nollywood Actress turns Singer. newsng.com. Archived from the original on 19 April 2014. Retrieved on 17 April 2014.
  3. Nollywood Damsels for 2014. dailyindependentnig.com. Retrieved on 17 April 2014.
  4. Ivie Okujaye. allafrica.com. Retrieved on 17 April 2014.
  5. We'll make 30 million at the Box Office. punchng.com. Archived from the original on 19 April 2014. Retrieved on 17 April 2014.